Jump to content

Movement Strategy/Initiatives/Flexible resource allocation framework/ig: Difference between revisions

From Meta, a Wikimedia project coordination wiki
Content deleted Content added
No edit summary
No edit summary

(13 intermediate revisions by one other user not shown)
Line 8: Line 8:
| Header = Usoro ikenye akụrụngwa na-agbanwe agbanwe
| Header = Usoro ikenye akụrụngwa na-agbanwe agbanwe
| Content = [[file:Wikimedia 2018-20 Recommendation 04 final.svg|right|250px]]
| Content = [[file:Wikimedia 2018-20 Recommendation 04 final.svg|right|250px]]
Ka e wee [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Ensure Equity in Decision-making|hụ na enwere nhata n'usoro ime mkpebi]], anyị kwesịrị '''nkesa akụrụngwa nke enwere ike igbanwe mgbe ọ bụla'''. Usoro nkesa akụrụngwa a dị mkpa iji nyere aka nweta ego mmemme mmejuputa usoro nke otu dị iche iche na-eme. Ekwesịrị ka emebekwa oke ego a site na ntụle ya na ndị obodo, site na otu usoro nke Movement Charter. O kwesiri inwe njirisi na-agbanwe agbanwe nke emeghariri na onodu di iche iche ka ndi obodo wee sonye na mkpebi ego na-emetụta ha. Usoro ahụ kwesịkwara ịkwado nhata, dịka ọmụmaatụ: site n'inye ego na-agbanwe agbanwe na oge na-agba we agbanwe. Kansụl zuru ụwa ọnụ, ozugbo emebere ya, ga-ahụ maka oke nke akụrụngwa dịka usoro a siri dị. Ụlọ ọrụ ga-esokwa na-ekesa ego dịka usoro nkesa akụrụngwa siri dị.
Ka e wee [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Ensure Equity in Decision-making|hụ na enwere nhata nha n'usoro ime mkpebi]], anyị kwesịrị '''ikesa akụrụngwa nke enwere ike igbanwe mgbe ọ bụla'''. Usoro nkesa akụrụngwa a dị mkpa iji nye aka n' inweta ego mmemme mmejuputa usoro nke otu dị iche iche na-eme. Ekwesịrị ka emebekwa oke ego a site na ntụle ya na ndị obodo, site na otu usoro nke Movement Charter. O kwesiri inwe njirisi na-agbanwe agbanwe nke emeghariri na onodu di iche iche ka ndi obodo wee sonye na mkpebi ego na-emetụta ha. Usoro ahụ kwesịkwara ịkwado nhata, dịka ọmụmaatụ: site n'inye ego na-agbanwe agbanwe na oge na-agba we agbanwe. Kansụl zuru ụwa ọnụ, ozugbo emebere ya, ga-ahụ maka oke nke akụrụngwa dịka usoro a siri dị. Ụlọ ọrụ ga-esokwa na-ekesa ego dịka usoro nkesa akụrụngwa siri dị.

{{quote|text=* N'ọdịnihu dị nso, otu Wikimedia Foundation kwesịrị ịbawanye ego na akụrụngwa ndị ọzọ enyere na otu a maka ebumnuche mmezu nke Movement Strategy.
{{quote|text=* N'ọdịnihu dị nso, otu Wikimedia Foundation kwesịrị ịbawanye ego na akụrụngwa ndị ọzọ enyere na otu a maka ebumnuche mmezu nke Movement Strategy.
Line 40: Line 40:
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Community Health/11|Nkwanye ahụike obodo #11: Ịjikọta okike akụrụngwa na ebumnuche ahụike obodo]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Community Health/11|Nkwanye ahụike obodo #11: Ịjikọta okike akụrụngwa na ebumnuche ahụike obodo]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Diversity/7|Nkwanye nke ndịiche #7: Nhazi agbasara maka ikenye akụrụngwa]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Diversity/7|Nkwanye nke ndịiche #7: Nhazi agbasara maka ikenye akụrụngwa]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Resource Allocation/A|Nkwanye nkenye akụrụngwa #A: Tọọ ụkpụrụ ụkpụrụ niile maka ikenye akụrụngwa]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Resource Allocation/A|Nkwanye ikenye akụrụngwa #A: Tọọ ụkpụrụ ụkpụrụ niile maka ikenye akụrụngwa]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Resource Allocation/B|Nkwanye ikenye akụrụngwa #B: Chepụta mkpebi ntinye aka maka ikenye akụrụngwa]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Resource Allocation/B|Nkwanye ikenye akụrụngwa #B: Chepụta mkpebi ntinye aka maka ikenye akụrụngwa]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Resource Allocation/C|Nkwanye ikenye akụrụngwa #C: Ghọta ikike/ichepụta maka nha anya]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Resource Allocation/C|Nkwanye ikenye akụrụngwa #C: Ghọta ikike/ichepụta maka nha anya]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Resource Allocation/D|Nkwanye ikenye akụrụngwa #D: Kesaa ihe owuwu dị]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Resource Allocation/D|Nkwanye ikenye akụrụngwa #D: Kesaa ihe owuwu dị]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Resource Allocation/F|Resource Allocation recommendation #F: Ensure flexible approach to resource allocation in a complex, fast moving and changeable space]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Resource Allocation/F|Nkwanye ikenye akụrụngwa #F: Gbaa mbọ hụ na usoro mgbanwe maka ikenye akụrụngwa na oghere dị mgbagwoju anya, na-aga ngwa ngwa yana mgbanwe.]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Resource Allocation/G|Resource Allocation recommendation#G: Allocate resources for capacity and sustainability]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Resource Allocation/G|Nkwanye ikenye akụrụngwa #G: Kenye akụrụngwa maka ikike na nkwado]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Roles & Responsibilities/Scenario|Roles & Responsibilities recommendation #0: Scenario]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Roles & Responsibilities/Scenario|Nkwanye Oke na Ọrụ #0: Ọnọdụ]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Roles & Responsibilities/1|Roles & Responsibilities recommendation #1: All of this exists to support our primary purpose: free knowledge and its distribution]]
* [[Strategy/Wikimedia movement/2018-20/Recommendations/Iteration 2/Roles & Responsibilities/1|Nkwanye Oke na Ọrụ #1: Ihe a niile dị iji kwado ebumnuche anyị bụ isi: ihe ọmụma n'efu na nkesa ya.]]
* [[Chapters Dialogue]] (2014)
* [[Chapters Dialogue]] (2014)
* [[Community Resources/Annual Plan#Community%20Resources%20Funding%20strategy|Community Resources Funding strategy]] (2018 - 2019)
* [[Community Resources/Annual Plan#Community%20Resources%20Funding%20strategy|Atụmatụ ikenye akụrụngwa obodo]] (2018 - 2019)
* [[User:The Land/Tensions facing movement strategy|Essay on tensions between accountability, independence and equality]] (2018)
* [[User:The Land/Tensions facing movement strategy|Edemede gbasara esemokwu n'etiti ajụjụ, nnwere onwe na nha anya]] (2018)
* [http://www.grantcraft.org/guides/deciding-together Deciding Together: Shifting Power and Resources Through Participatory Grantmaking] (2018)
* [http://www.grantcraft.org/guides/deciding-together Itụkọ aro ọnụ: Ịgbanwe ike na akụrụngwa site na inye onyinye nsonye] (2018)
* [http://www.alliancemagazine.org/blog/deciding-for-all-or-all-deciding-exploring-participatory-grantmaking/ Deciding for all or all deciding? Exploring Participatory Grantmaking by Katy Love] (2016)
* [http://www.alliancemagazine.org/blog/deciding-for-all-or-all-deciding-exploring-participatory-grantmaking/ Ikpebiri mmadụ niile mmadụ niile ikpebiri onwe ha? Inyocha nkenye nke akụrụngwa nke Katy Love] (2016)
* [[Grants:IdeaLab/Reimagining WMF grants|Reimagining WMF Grants]] (2015)
* [[Grants:IdeaLab/Reimagining WMF grants|Icheghari onyinye nke WMF]] (2015)
* [[Chapters Dialogue/Insights/Fundraising and funds dissemination|Chapter's Dialogue insight on fundraising and funds dissemination]] (2014)
* [[Chapters Dialogue/Insights/Fundraising and funds dissemination|Nghọta mkparịta ụka nke Isi maka ịnakọta ego na mgbasa ozi ego]] (2014)
* [[2011-12 Fundraising and Funds Dissemination process/Wikimedia’s culture of sharing|Wikimedia's culture of sharing]] (2012)
* [[2011-12 Fundraising and Funds Dissemination process/Wikimedia’s culture of sharing|Omenala nkekọrịta Wikimedia]] (2012)
* [[strategy:Financial vision]] (2009)
* [[strategy:Financial vision]] (2009)
| Left link =
| Left link =

Latest revision as of 11:41, 6 October 2023

Usoro ikenye akụrụngwa na-agbanwe agbanwe

Ka e wee hụ na enwere nhata nha n'usoro ime mkpebi, anyị kwesịrị ikesa akụrụngwa nke enwere ike igbanwe mgbe ọ bụla. Usoro nkesa akụrụngwa a dị mkpa iji nye aka n' inweta ego mmemme mmejuputa usoro nke otu dị iche iche na-eme. Ekwesịrị ka emebekwa oke ego a site na ntụle ya na ndị obodo, site na otu usoro nke Movement Charter. O kwesiri inwe njirisi na-agbanwe agbanwe nke emeghariri na onodu di iche iche ka ndi obodo wee sonye na mkpebi ego na-emetụta ha. Usoro ahụ kwesịkwara ịkwado nhata, dịka ọmụmaatụ: site n'inye ego na-agbanwe agbanwe na oge na-agba we agbanwe. Kansụl zuru ụwa ọnụ, ozugbo emebere ya, ga-ahụ maka oke nke akụrụngwa dịka usoro a siri dị. Ụlọ ọrụ ga-esokwa na-ekesa ego dịka usoro nkesa akụrụngwa siri dị.

• N'ọdịnihu dị nso, otu Wikimedia Foundation kwesịrị ịbawanye ego na akụrụngwa ndị ọzọ enyere na otu a maka ebumnuche mmezu nke Movement Strategy.
• Ihe ndị a agbakwunyere kwesịrị ịkwado otu mpaghara ọhụrụ na otu ndị ọzọ dị iche iche na mgbakwunye nke òtù ndị dị ugbu a.
• N'oge na-adịghị anya, otu a kwesịrị ịrụ ọrụ ntụzịaka na okike akụrụngwa. Ekwesịrị ịhazi usoro maka okike site na ntụle na mkparita ụka ma kọwaa ya na Movement Charter. Ntugharị a na ntụzịaka nke mmegharị a bu nke e kwesịrị ime kwa mgbe kwa mgbe.
• Kansụl Izugbe kwesịrị ilekọta mmejuputa ntuziaka nke otu nyere dị ka akọwara na Movement Charter, nke gụnyere ndụmọdụ maka ikenye ego nye otu mpaghara dị iche iche nakwa òtù ndị ọzọ ka ha na-amata ọrụ iwu na ntụkwasị obi nke òtù ndị nke a metụtara.
• Na ndabere nke usoro nke kansụl Izugbe setịpụrụ, otu mpaghara dị iche iche nakwa òtù ndị ọzọ ga-ahazi ikenye akụrụngwa site na ụzọ ndị a pụrụ ịdabere na ya, ndị na-agbanwe agbanwe, nakwa ndị a pụrụ ilekwasi anya iji chekwaa na ịkwado obodo na òtù ndị nwere atụmatụ ọtụtụ afọ.
• Usoro ntinye ego ga-adị mkpa ka ọ bụrụ nke na-agbanwe agbanwe n'usoro ogologo, ijikọ ebumnuche atụmatụ nke otu a na mkpa na ntụzịaka mpaghara, ịkọwapụta ajụjụ ọnụ, yana imepe ụzọ maka atụmatụ ego mpaghara.

Participate

Discuss

Join or start a discussion on Meta or the "Igba mbọ hụ na enwere nhata n'ime mkpebi" space of the Movement Strategy Forum.

Create

Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.

Get help

If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!

You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030@wikimedia.org

Initiative Project Stakeholder type Project lead Geography of the project Implementation Phase
27. Flexible resource allocation framework Overall Initiative Coordination
27. Flexible resource allocation framework Regional Grant Committees WMF Community Resources

Movement Strategy & Governance

Global Execution & Implementation

Akwụkwọ ndị metụtara nakwa mkparịta ụka

Ụfọdụ n'ime mkparita ụka gara aga, ederede na ụdị ochie nke ntụnye usoro ngaghari nke nwere ike inye nkọwa ọzọ na atụmatụ a: