Movement Strategy/Atụmatụ/Usoro ikenye akụrụngwa na-agbanwe agbanwe
You can read this page in your own language on the Movement Strategy Forum. |
Usoro ikenye akụrụngwa na-agbanwe agbanwe
Ka e wee hụ na enwere nhata n'usoro ime mkpebi, anyị kwesịrị nkesa akụrụngwa nke enwere ike igbanwe mgbe ọ bụla. Usoro nkesa akụrụngwa a dị mkpa iji nyere aka nweta ego mmemme mmejuputa usoro nke otu dị iche iche na-eme. Ekwesịrị ka emebekwa oke ego a site na ntụle ya na ndị obodo, site na otu usoro nke Movement Charter. O kwesiri inwe njirisi na-agbanwe agbanwe nke emeghariri na onodu di iche iche ka ndi obodo wee sonye na mkpebi ego na-emetụta ha. Usoro ahụ kwesịkwara ịkwado nhata, dịka ọmụmaatụ: site n'inye ego na-agbanwe agbanwe na oge na-agba we agbanwe. Kansụl zuru ụwa ọnụ, ozugbo emebere ya, ga-ahụ maka oke nke akụrụngwa dịka usoro a siri dị. Ụlọ ọrụ ga-esokwa na-ekesa ego dịka usoro nkesa akụrụngwa siri dị.
- N'ọdịnihu dị nso, otu Wikimedia Foundation kwesịrị ịbawanye ego na akụrụngwa ndị ọzọ enyere na otu a maka ebumnuche mmezu nke Movement Strategy.
- Ihe ndị a agbakwunyere kwesịrị ịkwado otu mpaghara ọhụrụ na otu ndị ọzọ dị iche iche na mgbakwunye nke òtù ndị dị ugbu a.
- N'oge na-adịghị anya, otu a kwesịrị ịrụ ọrụ ntụzịaka na okike akụrụngwa. Ekwesịrị ịhazi usoro maka okike site na ntụle na mkparita ụka ma kọwaa ya na Movement Charter. Ntugharị a na ntụzịaka nke mmegharị a bu nke e kwesịrị ime kwa mgbe kwa mgbe.
- Kansụl Izugbe kwesịrị ilekọta mmejuputa ntuziaka nke otu nyere dị ka akọwara na Movement Charter, nke gụnyere ndụmọdụ maka ikenye ego nye otu mpaghara dị iche iche nakwa òtù ndị ọzọ ka ha na-amata ọrụ iwu na ntụkwasị obi nke òtù ndị nke a metụtara.
- Na ndabere nke usoro nke kansụl Izugbe setịpụrụ, otu mpaghara dị iche iche nakwa òtù ndị ọzọ ga-ahazi ikenye akụrụngwa site na ụzọ ndị a pụrụ ịdabere na ya, ndị na-agbanwe agbanwe, nakwa ndị a pụrụ ilekwasi anya iji chekwaa na ịkwado obodo na òtù ndị nwere atụmatụ ọtụtụ afọ.
- Usoro ntinye ego ga-adị mkpa ka ọ bụrụ nke na-agbanwe agbanwe n'usoro ogologo, ijikọ ebumnuche atụmatụ nke otu a na mkpa na ntụzịaka mpaghara, ịkọwapụta ajụjụ ọnụ, yana imepe ụzọ maka atụmatụ ego mpaghara.
Participate
Discuss
Join or start a discussion on Meta or the "Igba mbọ hụ na enwere nhata n'ime mkpebi" space of the Movement Strategy Forum.
Create
Apply for a Movement Strategy implementation grant to create a project that advances this initiative.
Get help
If you need help in getting involved, please don't hesitate to get in touch directly with members of the Movement Strategy and Governance Team. They are here to help!
You can write to the team in any of 19 languages (listed on the team's page), by writing an email to: strategy2030wikimediaorg
Initiative | Project | Stakeholder type | Project lead | Geography of the project | Implementation Phase |
---|---|---|---|---|---|
27. Flexible resource allocation framework | Overall Initiative Coordination | ||||
27. Flexible resource allocation framework | Regional Grant Committees | WMF | Community Resources
Movement Strategy & Governance |
Global | Execution & Implementation |
Akwụkwọ ndị metụtara nakwa mkparịta ụka
Ụfọdụ n'ime mkparita ụka gara aga, ederede na ụdị ochie nke ntụnye usoro ngaghari nke nwere ike inye nkọwa ọzọ na atụmatụ a:
- Nkwanye maka Iwulite Ikike #5: Akụrụngwa maka iwulite ikike
- Nkwanye ahụike obodo #11: Ịjikọta okike akụrụngwa na ebumnuche ahụike obodo
- Nkwanye nke ndịiche #7: Nhazi agbasara maka ikenye akụrụngwa
- Nkwanye nkenye akụrụngwa #A: Tọọ ụkpụrụ ụkpụrụ niile maka ikenye akụrụngwa
- Nkwanye ikenye akụrụngwa #B: Chepụta mkpebi ntinye aka maka ikenye akụrụngwa
- Nkwanye ikenye akụrụngwa #C: Ghọta ikike/ichepụta maka nha anya
- Nkwanye ikenye akụrụngwa #D: Kesaa ihe owuwu dị
- Resource Allocation recommendation #F: Ensure flexible approach to resource allocation in a complex, fast moving and changeable space
- Resource Allocation recommendation#G: Allocate resources for capacity and sustainability
- Roles & Responsibilities recommendation #0: Scenario
- Roles & Responsibilities recommendation #1: All of this exists to support our primary purpose: free knowledge and its distribution
- Chapters Dialogue (2014)
- Community Resources Funding strategy (2018 - 2019)
- Essay on tensions between accountability, independence and equality (2018)
- Deciding Together: Shifting Power and Resources Through Participatory Grantmaking (2018)
- Deciding for all or all deciding? Exploring Participatory Grantmaking by Katy Love (2016)
- Reimagining WMF Grants (2015)
- Chapter's Dialogue insight on fundraising and funds dissemination (2014)
- Wikimedia's culture of sharing (2012)
- strategy:Financial vision (2009)